Nye nnukwu anụ nri na akụziri nwa gi maka usọrọ nke mbido agumagu. Na egwuregwu a, ụmụaka ga eji ihe a n'kpo akwa nnukwu anụ ma nye kwa ha nri nke bu mkpuruabidii na mkpuruokwu; nan ye kwara akwa ndi a alias na otito na wee bụ kwara ndị enyi ọhụrụ!
Umuaka ka a mu ka e zi ahọta mkpuruabidii, n'kwa na e zi asụpe na agumagu mkpruokwu. Sịte n’igba egwuregwu a, ụmụaka ga eme ofuma na ụlọ akwụkwọ ma kwa dị njikere agumagu. Anyi chọrọ ịkwadebe ụmụaka gi maka mmụta na kwa ịme ofuma!
Nye nnukwu anụ nri bụ na efu. Ozugbo Ị budataraya na ekwenti gi, ọ dịghị kwa ugwọ ọ bụla Ị ga akwu! Ọ bụ ndị ụlọ ọrụ education nonprofits CET, Apps Factory, ha na Curious Learning mepụtara ya.
--
Feed The Monster mengajari anakmu dasar-dasar membaca. Dalam permainan, anak-anak mengumpulkan telur monster dan memberi mereka makan huruf dan kata, membantu telur tumbuh menjadi teman baru!
Anak-anak belajar mengenali huruf, mengeja, dan membaca kata. Dengan memainkan game ini, anak-anak dapat belajar lebih baik di sekolah, dan bersiap untuk membaca teks sederhana. Kami ingin mempersiapkan anak-anak Anda untuk belajar dan sukses!
Feed The Monster 100% gratis. Setelah terinstal, tidak diperlukan koneksi data! Aplikasi ini dibuat oleh organisasi nirlaba pendidikan CET, Apps Factory, dan Curious Learning.